Skip to content

KA I GA-ESI KWỤSI IMEFU OKE OGE N’OGE EKERESIMESI

Oge ekeresimesi bụ oge a na-eme ncheta ọmụmụ Kraịst. Ọ bụ oge ndi mmadụ na-enwe anụrị n’ebe ọ dị ụkwụụ. Dịka ekeresimesi nọzi nso, ndị mmadụ ebido na-akwado ka ha ga-esi mee ya.

N’oge a, ndị mmadụ na-emefu oke ego izụ otu ihe maọbụ abụọ. Ọ bụghị naanị nke a, a na-enwe ọtụtụ ndị na-eme njem site n’otu ebe ruo n’ebe ọzọ.

E nwere ụzọ dị iche iche ndị mmadụ ga-eji kwụsi imefu oke ego n’oge a.

Kedụ ụzọ dị iche iche ndị mmadụ ga-esi kwusi imefu oke ego n’oge a? Lee ihe onyonyo a ka ịnwee ike mata.

 

I added a video to a @YouTube playlist https://t.co/cYIQ1eT7pi #ỤtụtụỌmaNụ: IMEFU OKE EGO N’OGE EKERESIMESI

— IsimbidoTv (@isimbidotv) November 15, 2018