Ndi otu Igbo Women Assembly (IWA) mere mmemme ncheta ubochi asusu olu nne. Ha ji ohere ahu kpoo oku ka ndi nne na nna gbaa mbo na-asuru umu ha asusu Igbo, bukwa nke ga-enye aka mee ka asusu Igbo ghara inwu.
#Isimbido #IsimbidoTV