Skip to content

ULO IKPE E NYEGO IWU IJIDE GUVANO MBU NKE ENUGU STATE CHIMAROKE NNAMANI

ULO IKPE E NYEGO IWU IJIDE GUVANO MBU NKE ENUGU STATE CHIMAROKE NNAMANI

Justice Chuka Obiozor nke federal high court di na Lagos enyego iwu ijide guvano nke mbu Enugu State, Chimaroke Nnamani, ebu ona ebubo iri ego N5.3 billion. Justice Obiozor nyere iwu a soro odida okaiwu ya inye ulo ikpe ihe mere Chimaroke Nnamani abiaro uloikpe.

Chimaroke na aguzo ikpe na onu iri ego state na uba na mpu N4.5 billion. ha kwuru si omere nka mgbe oka bu govano Enugu State na 1999 ruo 2007

GU KWO: TONY ELUMELU DERE AKWUKWO EDEMEDE NA NDI NTOROBIA

Na mmalite oku a na uloikpe na ututu a, Ndumodu sina Chimaroke aganwe na surgery na United States of America na oya kpatara na obia ho uloikpe tataa. Mana uloikpe juru na asi na foto ha nwetere bu nke ha sere na 2014.

Onyeikpe nwe mesia gbala iwu ka ha je jide ya.

 

chimaroke nnamani-embezzelment-funds-arrest-isimbidotv