E nwere ọtụtọ ọghọm mmetọ ebe obibi anyị na-ebute na ndụ ndị mmadụ. Mmetọ ebe obibi anyị na-ebute ọrịa, ọ na-ebute nje nakwa ihe ọjọọ ndị ọzọ. Lee ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm ndị ọzọ mmetọ gburugburu ebe obibi anyị na-ebute na ndụ ndị mmadụ.