Mmetọ ebe obibi bụ mgbe mmadụ jị ụreghụrẹ na ine ndị ọzọ na-adịghị mma n’ahụ mmadụ metọọ ebe obibi ya. E nwere ọtụtụ ihe ndị mmadụ jị emetọ ebe obibi ha nakwa gburugburu ha. Kedụ ihe bụ mmetọ gburugburu anyị nakwa ebe obibi anyị? Lee ihe onyonyo a ka ịmata.