Nsogbu na-aga n’ime APC ụgbụ a na-echere ya aka mgba dị egwu, ọ bụladị ka ntuliaka elu nke afọ 2019 na-abịa nso. Ọtụtụ ndị nọ n’APC na-agbapu, na-agbakpụ na pati ndi ọzọ. Ọ bụ gịnị bụ iwe ha? Gini mere ede ji bee nwịị? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.