Skip to content

IHEDIOHA EMERIELA NA NTULIAKA ONYE ỌGAARA NKE E MERE NA STEETI IMO N’ỤBỌCHị MỌNDE

Emeka Ihedioha bụ ya ga-eji aha PDP dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Imo dịka o meriri na ntuliaka onye ọgaara e mere na steeti ahụ n’ụbọchị Sọnde.

Ihedioha meriri Samuel Anyanwu bụ onye gbara onye nke abụọ nakwa Ethan Achonu bụ onye gbara onye nke atọ

GUKWUO: KWỤSI IGBARA ARGENTINA BỌỌLỤ, KA MARADONA GWARA MESSI

Ihedioha kelere ndị nche maka nchekwa ha nyere nakwa ndị niile ya na ha so zọọ ọkwa ahụ.

Ebe a nọ mee ntuliaka a bụ na Kanu Nwankwo Sports Centre, nke dị n’ Owerri. E bidoro ntuliaka a n’ụbọchị Mọnde ma mechaa ya n’ụtụtụ Tuzdee.