Ọrịa CORONA VIRUS bụ ịhe na-ewu ebe niile ka ọ dị taa. Ọrịa a bụ nke bidoro na mba China. Ọtụtụ ndụ alaala n’iyi n’ihi ọrịa a. Kedụ ihe ndị ị ga-eme iji gbanarị ya bụ ọrịa? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.