Chigozie Atuanya bụ nwaafọ Igbo ama nke ọma n’ihe banyere ime ejije. O meela ọtụtụ ejije ndị ama nke ọma n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe ndị ọzọ banyere ya.