Skip to content

GRAPHIC: OZU EZE NDI IGBO NKE CHINA NA ABATA NIGERIA TAA TAA

GRAPHIC: OZU EZE NDI IGBO NKE CHINA NA ABATA NIGERIA TAA TAA

Ozu Eze Ndigbo na China na abata na Nigeria taa kemgbe onwa itoolu onwuru.

His Royal Highness, Igwe Henry Chibueze nwuru na wednesday ubochi asato na onwa March na Guangzhuo na China.

igwe henry-china-body arrives nigeria-graphic-isimbidotv

O na aria oria Stroke owe banye coma tupu o nwuo. Igwe Henry tupu o nwuo bu Buisnessman na onye omemma nke ndi ocha na akpo philantropist si na Adazi Ani LGA na Anambra state.

GU KWO: UMU AKWUKWO NORO NA ALA EDE EXAM HA NA AKWA IBOM

Ndi oyi ya na ndi igbo no na China na enye ya nkwanye ugwu nke ikpeazu na ulo ozu tupu ahu ya bata na Nigeria. lee foto ya n’okpuru

igwe henry-china-body arrives nigeria-graphic-isimbidotv