Skip to content

EKPERE NA EZI OMUME

Ekpere bụ mkparịta ụka anyị na Chukwu bi ‘eluigwe. Ọ bụ oge anyị ji eto ya ma rịọ ya ihe ndị n’akpa anyị. Ezi omume n’aka nke ya bụ mmadụ ịnọ n’ebi ezigbo ndụ, ma n’emekwa ihe ga na-amasị Chukwu.

Ekpere na ezi omume ha nwere ihe jịkọrọ ha? Ha nwere myịrị na ndịiche?

Lee ihe onyonyo a ka ịmata maka nke a.