Skip to content

EJIDERE UMU NWOKE ABUO NA PIA KWA HA UTALI MAKA OHI TURKEY HA ZURU

EJIDERE UMU NWOKE ABUO NA PIAKWA HA UTALI MAKA OHI TURKEY HA ZURU

Ejidere ndi ohi abuo na ututu wednesday mgbe ha zuchana turkey na ulo otu ore okuko  na Nnobi nke no na Anambra state.

Dika otu onye dere ya na facebook , okwuru si onye ore turkey ahu soro ha na azu nwe nwude ha na afia Ehulu ebe ha na eleghi anya ire turkey nabu ahu.

GU KWA: ỤMỤADA IGBO AKPỌỌNA OKU MAKA ỊKWALITE ASỤSỤ NA OMENALA IGBO

Umu nwoke a toro n’ala ebe ore turkey a piara ha ezigbote utali

HU VIDEO YA NA OKPURU: