Skip to content

AMBODE NA SANWO-OLU: UGO EBERELA NA MGBAGBỤ  

Ugo eberela na mgbagwụ dịka òtù pati APC na steeti Legọs ga-eme ntụliaka onye ọgaara n’ụbọchị taa. Ka ọ dị ụgbụ a, Bola Ahmed Tinubu adọnyerala Sanwo-Olu ụ́kwụ̀ ka omerie Ambode.

GUKWUO: ỌCHỊCHỊ ETITI EKWELA NKWA INYERE NDỊ IDE MMIRI NA-ENYE NSOGBỤ AKA

Tinubu agwala Ambode ugboro ugboro ka ochefue Ịbịaghachị azụ nke ugboro abụọ dịka aka na-achị steeti Legọs. Mana Ambode jụrụ ajụ.

Ụwa niile na-atụ anya onye ga-enweta mmeri n’etiti Ambode na Sanwo-Olu taa.