Skip to content

A GA-EMEBI IHE GBASARA OSU N’ALA IGBO NA DECEMBER 28

Ọtụtụ nị ndụ nọ n’ala Igbo ebiliela megide ihe gbasara osu dịka ha kwụrụla na a ga-emebi ihe niile gbasara osu n’ala Igbo n’abalị ịrị abụọ na asatọ nke n’ọnwa ekeresimesi afọ a.

Ndị bụ osu n’ala Igbo na-ewne nkewa n’ebe ndị na-abụghị osu nọ. Ndị mmadụ anaghị achọ ka ha na ndị bụ osu nwee mmekọrịta. Nke a bụ n’ihi nkwenye ha nwere na eji ndị bụ osu gọọ muọ.

Ọtụtụ ndị akpọọla oku ka akwụsị agwa ọjọọ a. Ọtụtụ ndị n’ala Igbo emebiela ihe gbasara osu, maka ọ ka dịkwa ire n’ụfọdụ ebe n’ala Igbo.

Ebe a ga anọ mee nke a bụ na Nri nke dị na steeti Anambra.