GINI BU “I MISS YOU” NA IGBO??
Ndi ngosi anyi jere na okporo ama uzo iju ndi mmadu ka ha si ekwu “i miss you” na igbo na atughari ya bekee obuna. Aziza ha ga eme ka obi to gi…lelee ki imakwo
TRANS: Our presenters took to the streets to ask people how they say ” i miss you” in igbo without adding a word of english and their responses will excite you….SCROLL UP TO WATCH
LELEE KWO: KANYI KOWA GI GBASARA MGBAAMA ORIA AJIEHI