APC nọ na nnụkwụ ọgbaghara ka ọ dị ụgbụ a. Ọtụtụ ndị otu ya na-eweasara onyeisioche pati ahụ bụ Adams Oshiomhole iwe. Ụfọdụ n’ime ha na-ahapu APC kwa ụbọchị. Gịnị bụ iwe ha? Gịnị bụtere nsogbu a nọ n’APC? Lee ihe onyonyo a ka ịmata.