Skip to content

ỊGBỤ MMADỤ N’ALA ANYI GA-AGA N’IHỤ MA Ọ BỤRỤ NA BUHARI ENWETA MMERI – ATIKU      

Ozi òtù “Amnesty International” weputara boro ọchịchị etiti ebubo maka akwụsighị nsogbu dị n’etiti ndị ọrụ ugbo na ndị n’achụ ehi bụkwa nke butere ọnwụ ọtụtụ ndị ala anƴị kamgbe afọ atọ gara aga.

Atiku kwuru na ọ bụrụ ma ndị ala anyị achụpụghị  ọchịchị APC, n’ogbugbu ndị na-achụ ehi agaghị akwụsi bụkwa nke ga-ebute nsogbu nakwa ọgbaghara n’etiti agbụrụ dị iche iche n’alaanyị  bụkwa nke n’agaghị enwe ike ịkwụsi.

Atiku kwuru nke a site n’ọnụ onye enyemaka ya pụrụ iche n’ihe gbasara nzirịta ozi bụ Mr Phrank Shaibu.

Atiku gara n’ihu kwuo n’ọchịchị etiti enweghị ike ịkwụsi nsogbu ihe gbasara nchekwa bụkwa nke cheere ala anyị aka mgba bụkwa nke buterela ọnwụ ọtụtụ ndị ala anyị nakwa ụfọdụ inweta mmerụ ahụ n’ebe ọ dị ụkwụụ.

Atiku kwụkwara n’ogbugbu a ndị na-achụ ehi n’egbu ndị ala anyị n’achụ ndị ọcha bụkwa ndị n’achọ ịbịa tinye ego n’akụnụba ala anyị ọsọ.

 

TRANSLATION

International’s report on herdsmen/farmers’ clashes which indicted the Federal Government for failing to stop the killing of 3,641 Nigerians by herdsmen in the last three years

He said, “Unless Nigerians vote out the All Progressives Congress administration, killings by herdsmen will continue and ultimately spark series of ethno-religious crises that will be irreversible.

Atiku said this through his Special Assistant on Public Communication, Mr Phrank Shaibu.

Atiku said the Federal Government lacked the capacity to stop the security challenges confronting the nation which he said had left thousands of Nigerians either killed or maimed.

The killings, he said, were scaring away foreign investors.