A bịa n’ụwa niile, ụfọdụ ụmụ nwoke na-alu karịa otu nwaanyị. Ọ bụladị n’ala Igbo, ọtụtụ ụmụ nwoke na-alụ karịa otu nwaanyị.
Ha na-alụ karịa otu nwaanyị n’ihi ego ha maọbụ akụnụba ha.
Ọtụtụ na-alụkwa nwaanyị karịrị otu iji nwee ọtụtụ ụmụ.
E nwere ọtụtụ ọghọm nakwa nsogbu di n’ilu ọtụtụ nwaanyị na-ebute n’ezinụlọ.
I chọrọ ịmata ọghọm dị n’ilu ọtụtụ nwaanyị, lee ihe onyonyo a.