E nwere ọtụ ndị ama ama n’ala anyị bụ Naịjịrịa ọbụlaɗi na mba ụwa niile. Ndị ama ama nwere ụdịrị ndụ dị iche iche ha na-ebi.
Ụdị ndụ ha na-ebi na-emetụta mgbe ụfọdụ, mana mgbe ụfọdụ ọnaghị emetuta ha. Ha nwere ndị nkwado bụrụ ibụ bụkwa ndị na-agbaso ụdị ndụ ha n’ebi.
Kedụ ụdị ndụ ndị a ama ama na-ebị? Ngwa kirie ihe onyonyo a ka ịmata ụdị ndụ ndị a ha na-ebi.
#ỤtụtụỌmaNỤ: NDU NDI AMA AMA NA-EBI: https://t.co/LMY8wmbVKG via @YouTube
— IsimbidoTv (@isimbidotv) October 31, 2018