Ekpere bụ mkparịta ụka anyị na Chukwu bi ‘eluigwe. Ọ bụ oge anyị ji eto ya ma rịọ ya ihe ndị n’akpa anyị. Ezi omume n’aka nke ya bụ mmadụ ịnọ n’ebi ezigbo ndụ, ma n’emekwa ihe ga na-amasị Chukwu.
Ekpere na ezi omume ha nwere ihe jịkọrọ ha? Ha nwere myịrị na ndịiche?
Lee ihe onyonyo a ka ịmata maka nke a.
EKPERE NA EZI OMUME
.
#IsimbidoTv#IsimbidoPost
.
Kedụ ihe jikọrọ ekpere na ezi omume? Ọ bụrụ na i nwetaghị ohere ikiri ihe onyonyo a n’IsimbidoTV n’ụbọchị Sọnde izu ụka a, nke a bụ ohere ị… https://t.co/qHRNcXYbGH— IsimbidoTv (@isimbidotv) October 22, 2018