Lọọlọ 1, ekwuola ọtụtụ ihe gbasara ehie afọ. Ehie afọ bụ ọrịa n’enye ụmụ nwaanyị nsogbu n’ebe ọ dị ụkwuụ.
Ehie afọ emela ọtụtụ ụmụ nwaanyị enweghị mkpụrụ nke afọ taa. Nke a bụ n’ihi na ọ na-aga nọchie akpa nwa bụ ebe nwa kwesiri ịnọ.
Ya mere, lee ihe onyonyo a ka ịmata ka esi egbochi ehie afọ maka na mgbochi ọrịa ka ọgwụgwọ ya.
KA ESI EGBOCHI EHIE AFỌ
.#IsimbidoTv #IsimbidoPost
.
Ehie afọ n’enye ụmụ nwanyị nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụụ. Ya mere, kirie ihe onyonyo a ka ịmata ka esi egbochi ehie afọ maka na mgbochi… https://t.co/G68R1vtq41— IsimbidoTv (@isimbidotv) October 16, 2018