A bịa n’ala Igbo taa, e nwere ọtụtụ omenala nke ndị nna nna anyị ha hapuru anyị. N’ọtụtụ ebe n’ala Igbo, e nwere ụfọdụ omenala ndị mmadụ ka n’eme bụkwa nke n’adịghị mma.
Kedụ otu omenala Ị ga-achọ ka akwụsị n’ala Igbo?
GUKWUO: KEDỤ IHE BỤ UCHE GI NA POSTA A?