Dịka ohere òtù na-ahụ maka ime ntuliaka elu n’ala anyị bụ ‘Independent National Electoral Commission’ (INEC) nyere pati dị iche iche ime ntụliaka onye ọgaara nakwa ịzịbata aha ndị ga-eji aha pati ha dọọ ọkwa na ntuliaka elu a ga-eme n’afọ ọzọ bịara na njedebe, nke a bụ aha ndị ga-eji aha pati dị iche iche dọọ ọkwa onyeisiala.
GUKWUO: OKOROCHA NA UCHE NWOSU EMERIELA NA NTULIAKA ONYE ỌGAARA NKE APC MERE
All Progressives Congress (APC) Muhammadu Buhari
People’s Democratic Party (PDP) Alhaji Atiku Abubakar
Alliance for Democracy (AD) Prince Eniola Ojajuni
Abundance Nigeria Renewal Party (ANRP) Tope Kolade Fasua
Kowa Party (KP) Dr Adesina Fagbenro-Byron
Social Democratic Party (SDP) Donald Duke
All Blending Party (ABP) Moses Shipi
National Rescue Movement (NRM) Alhaji Ibrahim Usman
African Action Congress (AAC) Omoyele Sowore
Alliance for New Nigeria (ANN) Fela Durotoye
Alliance for People’s Trust (APT) Gbenga Olawepo-Hashim
Allied Congress Party of Nigeria (ACPN) Obiageli Ezekwesili
Young Progressive Party (YPP) Kingsley Moghalu
National Interest Party (NIP) Mrs Eunice Atuejide
Sustainable National Party (SNP) Ahmed Buhari
Yes Electorates Solidarity (YES) Alistair Soyode
Independent Democrats (ID) Edozie Madu
People’s Party of Nigeria (PPN) Hamza Al-Mustapha
We the People of Nigeria (WTPN) Prof. Peter Nwangwu
Zenith Labour Party (ZLP) Olusegun Mimiko
Kedu onye ị chere ga-emeri n’ime ndị a niile? Gwa anyị uche gị.