Skip to content

BEN BRUCE, RENO OMOKRI ETOLA DAVIDO MAKA ENYEMAKA YA NA NTULIAKA EMERE N’OSUN

Ben Bruce na Reno Omokri etoola David Adeleke bụkwa onye ama dị Davido maka enyemaka ya niile na ntuliaka emere na steeti Osun.

GUKWUO: AGỤPỤTALA OZU MMADỤ DỊ PỤKỤ NARI ABỤỌ NA IRI ABỤỌ NA ANỌ N’ỤGBỌ AHỤ KPỤRỤ NA TANZANIA

Ha kwuputara nke a site n’igwe mgbasa ozi ọlọrọ ọhụụ bụ Twitter.

Dear @iam_Davido,

Anyone that has a son or a nephew like you does not even need federal power. God has blessed that person with a power mightier than that wielded by the clueless @OfficialAPCNg. The @OfficialPDPNig has a lot to be grateful to God over you and your steadfastness!

— Ben Murray-Bruce (@benmurraybruce) September 23, 2018

After, by the grace of God, @IsiakaAdeleke1 has finished his 2 terms as @OfficialPDPNigGovernor of Osun, I cant think of a better person to succeed him than @iam_Davido. He has shown himself to be a study in loyalty and sacrifice. I wish he can even be Governor now! #RenosDarts