Mkpa ide ‘Will’ bara na ndụ mmadụ

0

Mkpa ide ‘Will’ bara na ndụ mmadụ

Presenter: Chinwe Ebili, ikechukwu edom
Guest: Sunny Okonkwo

Edeghị ‘Will’ ebutela nsogbu n’ezinụlọ dị iche iche n’ala anyị taa. Mmmadụ ide ‘Will’ tupu ya alaa mụọ nwere ọtụtụ uru ọ bara. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe banyere mkpa ide ‘Will’ bara.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here