Ịkwado maka agbamakwụkwọ

0

Ịkwado maka agbamakwụkwọ

Presenter: Chinwe Ebili, Uchechi Chukwuma
Guest: Agatha Nwachukwu

E nwere ọtụtụ ihe ndị mmadụ kwesiri ịbụ n’uche tupu ya eyiwe mmemme ọ bụla, ọkachasi agbamakwụkwọ. Onye ọ bụla na-akwadoghị nke ọma na-enweta ihe mkpọbị ụkwụ dị iche iche bụkwa nke ga-eme ka mmemme ahụ hapụ ịga nke ọma. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ mkpa ọ dị mmadụ ịkwadọ nke ọma tupu ụbọchị agbamakwukwọ.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here