Kedụ ihe ndị Ị na-achọ n’onye ahụ Ị chọrọ ịlụ?
Ọtụtụ ndị na-achọ ibanye n’alụmdị na nwunye taa amaghị ihe ndị ha na-achọ na nwoke maọbụ nwaanyị ha chọrọ ilu. Mana kedụ ihe ndị ahụ… Read More »Kedụ ihe ndị Ị na-achọ n’onye ahụ Ị chọrọ ịlụ?
Ọtụtụ ndị na-achọ ibanye n’alụmdị na nwunye taa amaghị ihe ndị ha na-achọ na nwoke maọbụ nwaanyị ha chọrọ ilu. Mana kedụ ihe ndị ahụ… Read More »Kedụ ihe ndị Ị na-achọ n’onye ahụ Ị chọrọ ịlụ?
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ afọ kacha mma nwoke maọbụ nwaanyị ga-eji banye na mmekọrịta nwoke na nwaanyị.
E nwere agbamakwụkwọ ọdịnaala na nke ụka. Ajụjụ wee bụrụ, ọ bụ iwu na mmadụ ga-emerịrị agbamakwụkwọ nke ụka? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe banyere otu onye ime mmadụ abụọ enyi otu oge na ọghọm ndị dị na ya.
Oke ọchịchọ bụ ihe na-ewu ewu n’etiti anyị taa ọkachasị n’etiti ndị ntorọbịa. Kedụ ihe na-ebute ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
E nwere ụzọ dị iche iche a ga-esi belata ọgwụ ike n’ebe ndị ntorọbịa nọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
E nwere ụzọ dị iche iche a ga-esi kwụsị ọgwụ ike n’ebe ndị ntorọbịa nọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.
Ọgwụ ike bụ ihe na-ewu ewu n’ebe ụmụ okorọbịa na agbọghọbịa nọ. Gịnị bụ ọgwụ ike? Kedụ ihe na-ebute ya? Kirie ihe onyonyo a ka… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Ọgwụ Ike n’ebe Ụmụ Okorọbịa na Agbọghọbịa nọ
Ọchịchị etiti ekwuola na ọ ga-ewe ụmụ okorọbịa pụkụ ise n’enweghị ọrụ n’ọrụ. Ọrụ a bụkwa nke dị n’isi ọchịchị ala anyị dị n’Abuja n’ụkpụrụ… Read More »ỌCHỊCHI ETITI GA-EWE UMỤ OKORỌBỊA PỤKỤ ISE N’ỌRỤ
TONY ELUMELU DERE AKWUKWO EDEMEDE NA NDI NTOROBIA Billionare entrepreneur na onye isi oche Heirs Holdings bu Tony Elumelu edego edemede na ndi ogbo ozo… Read More »TONY ELUMELU DERE AKWUKWO EDEMEDE NA NDI NTOROBIA