APC BỤ PATI N’AMAGHI EBE HA N’AGA – ASUU
Òtù jịkọrọ ndị nkụzi mahadum n’ala anyị bụ ASUU akọwala pati APC dịka ndị n’amaghị ebe ha n’aga ma kwụkwa na onyeisioche pati ahụ n’oge… Read More »APC BỤ PATI N’AMAGHI EBE HA N’AGA – ASUU
News
Òtù jịkọrọ ndị nkụzi mahadum n’ala anyị bụ ASUU akọwala pati APC dịka ndị n’amaghị ebe ha n’aga ma kwụkwa na onyeisioche pati ahụ n’oge… Read More »APC BỤ PATI N’AMAGHI EBE HA N’AGA – ASUU
Otu nwoke aha ya bụ Prince Owabie bụ onye Rumueperikom nke di n’okpuru ọchịchị Obio/Akpor, Rivers steeti, ka ndị uweojii nwụchiri maka ịgbụ nakwa ịlị… Read More »OTU NWOKE EGBUOLA MA LIE ENYI YA NWAANYI DI IME NA STEETI RIVERS
Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha agwala onyeisioche òtù pati APC n’ala anyị bụ Adams Oshiomhole ka ọmụta ka esi ekwu okwu bụkwa nke… Read More »OKOROCHA GWARA OSHIOMHOLE: MATA KA ESI EKWU OKWU
Mmeto gburugburu bụ ihe ọtụtụ mmadụ n’eme. E nwere ọtụtụ ihe mmetọ ebe obibi na gburugburu mmadụ na-ebute n’ahụike mmadu. Mmetọ ebe obibi na-ebute ọrịa… Read More »MMETỌ GBURUGBURU EBE OBIBI GI
Otu nwa akwụkwọ nke mahadum Ilorin egbuola onwe ya n’ihi na a gwara ya ka odegharịa ihe nchọcha omere. Adigun Olawale Emmanuel bụ onye gbara… Read More »OTU NWA AKWỤKWỌ EGBUOLA ONWE YA NA STEETI KWARA
Dịka ntuliaka nke afọ 2019 na-abịa nso, ndị ala anyị bụ Naijiria enweela ọtụtụ olileanya dị iche ihe. Otu pati dị iche iche aputala na-achọ… Read More »NTULIAKA NKE AFỌ 2019 NA-OLILEANYA NDI NAIJIRIA
Onyeisi òtù egwuregwu bọọlụ mba South Africa bụ Danny Jordaan ekwuola n’òtù na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na mba Afrika bụ ‘Confederation of African Football’ (CAF)… Read More »CAF EKWUOLA EBE A GA-AMA AKA IKO MBA AFRIKA NKE AFỌ 2019
Aka na-achị steeti Akwa Ibom bụ Udom Emmanuel ebola aka chịrbụrụ steeti ahụ n’oge gara aga bụ Godswill Akpabio ebubo maka ibute ọgbaghara bụkwa nke… Read More »Ọ BỤ AKPABIO BUTERE ỌGBAGHARA NỌ N’AKWA IBOM – UDOM
Chuks Abaja bụ otu onye soja ala anyị gbanarịrị agha ahụ ndị òtù Boko Haram busoro ha bụkwa nke bụtere ọnwụ ọtụtụ ndị soja n’okpuru… Read More »ỌTỤTỤ OZU KA NỌ N’IME ỌHIA – CHUKS ABAGA
Uche Nwosu nọrọ n’ụbọchị Tuzdee hapụ pati ya bụ APC ma banye na ‘Democratic Peoples’ Party’ (DPP). Nke a mere n’isi ọchịchị steeti ahụ dị… Read More »UCHE NWOSU AHAPULA APC BANYE NA DPP