IHE ỌJỌỌ ISA NCHA NA-EBUTE N’AHỤ MMADỤ
Isa ncha bụ mmadụ ime ka anụ ahụ ya gbanwee n’acha ihe ọzọ. Mmadụ isa ncha nwere ọtụtụ ọghọm ọ na-ebute n’ahụ mmadụ. Ọtụtụ ndị… Read More »IHE ỌJỌỌ ISA NCHA NA-EBUTE N’AHỤ MMADỤ
News
Isa ncha bụ mmadụ ime ka anụ ahụ ya gbanwee n’acha ihe ọzọ. Mmadụ isa ncha nwere ọtụtụ ọghọm ọ na-ebute n’ahụ mmadụ. Ọtụtụ ndị… Read More »IHE ỌJỌỌ ISA NCHA NA-EBUTE N’AHỤ MMADỤ
Onye misita na-ahụ maka mgbasa ozi bụ Lai Mohammed ekwuola n’ọchịchị etiti na-emefụ nde naịra atọ na ụma iji nye onye ndụ́ otu okpụkperechị ‘Islamic… Read More »ỌCHịCHị ETITI NA-EMEFỤ N3.5 MILLION N’ỌNWA NIILE IJI NYE EL-ZAKZAKY NRI – LAI MOHAMMED
Òtù ‘United States Institute of Peace’ (USIP) agọrọla ọnụ ha ma kwuo na-enweghị mgbe ọ bụla ha kwụrụ na Buhari ga-enweta mmeri na ntuliaka elu… Read More »E NWEGHI MGBE ANYỊ KWỤRỤ NA BUHARI GA-ENWETA MMERI N’AFỌ 2019 – USIP
Òtù pati PDP emepela ihe onyonyo TV ọhụrụ aha ya bụ ‘Legacy TV’ maka ntuliaka onyeisiala a ga-eme na afọ 2019. Ọ bụ onyeisioche pati… Read More »PDP EMEPELA IHE ONYONYO TV MAKA NTULIAKA ELU NKE AFỌ 2019
Ọnya afọ maọbụ Ulcer n’asụsụ bekee bụ ọria na-enye ndị mmadụ nsogbu n’ebe ọ dị ụkwụu. Ọnya afọ na-eme ka mmadụ hapu iri nrị ose… Read More »ỌNYA AFỌ (STOMACH ULCER)
Ndị oji egbe bụkwa ndị chọrọ nkewa nọrọ n’ụbọchị Sọnde tọrọ ụmụ akwụkwọ dị ịrị asaa na itolu n’otu obodo dị na Nkwem nke dị… Read More »NDI JI EGBE ATỌRỌLA ỤMỤ AKWỤKWỌ DI ịRị ASAA NA ITOLU NA MBA CAMEROON
Onyeisi òtù ‘Indigenous People of Biafra’ (IPOB), bụ maazị Nnamdị Kanu agwala ndị ọrụ nọ n’ala anyị ka ha sonye ndị IPOB site n’ihapụ isonye… Read More »ỤGWỌ ỌNWA OPEKATA MPE: NNAMDI KANU AGWALA NDI ỌRỤ KA HA HAPỤ ISONYE NA NTULIAKA ELU NKE AFỌ 2019
Òtù jịkọrọ ndị nkụzi Mahadum n’ala anyị bụ ‘Academic Staff Union of Universities’ (ASUU) ebidola nfanyeaka n’ụkwụ n’ịhị na ọchịchị etiti emejuputaghị ihe ndị ha… Read More »ASUU EBIDOLA NFANYEAKA N’ỤKWỤ
Òtù na-ahụ maka nhazi ụle sekọndịrị na mba ọwụwa anyanwụ Afrịka bụ ‘West African Examination Council’ (WAEC) enyela onyeisiala bụ Muhammadụ Buhari akwụkwọ asambodo ya.… Read More »WAEC ENYELA BUHARI ASAMBODO YA
Onye nlekọta egwu bọọlụ ‘Chelsea Football Club’ bụ Mauricio Sarri agwala nwaafọ ala anyị bụ Victor Moses ka ọ chọwa egwụ bọọlụ ọzọ n’ihi na… Read More »SARRI AGWALA MOSES KA Ọ CHỌWA EGBỤ BỌỌLỤ ỌZỌ