KA I GA-ESI KWỤSI IMEFU OKE OGE N’OGE EKERESIMESI
Oge ekeresimesi bụ oge a na-eme ncheta ọmụmụ Kraịst. Ọ bụ oge ndi mmadụ na-enwe anụrị n’ebe ọ dị ụkwụụ. Dịka ekeresimesi nọzi nso, ndị… Read More »KA I GA-ESI KWỤSI IMEFU OKE OGE N’OGE EKERESIMESI
News
Oge ekeresimesi bụ oge a na-eme ncheta ọmụmụ Kraịst. Ọ bụ oge ndi mmadụ na-enwe anụrị n’ebe ọ dị ụkwụụ. Dịka ekeresimesi nọzi nso, ndị… Read More »KA I GA-ESI KWỤSI IMEFU OKE OGE N’OGE EKERESIMESI
Aka na-achi steeti Benue bụ Samuel Ortom ekwuola na kamgbe ya hapụrụ APC banye na PDP, na ya na-akwụzi ndị ọrụ ụgwọ ọnwa. Dịka Ortom… Read More »KAMGBE M HAPỤRỤ APC, A NA M AKWỤZI NDI ỌRỤ ỤGWỌ ỌNWA – ORTOM
Ụlọikpe ụkwụ nọ n’Abuja agwala mmadụ atọ ndị ahụ nara Nnamdị Kanu n’aka ebe bụkwa nke Enyinnia Abaribe bụ otu n’ime ha ka kwụọ ụlọikpe… Read More »ỤLỌIKPE CHỌRỌ KA ABARIBE KWỤỌ N100 MILLION N’IHI NNAMDI KANU
Onye na-ekwuchitere ụlọ nzụkọ omeiwu nke steeti Anambra ọnụ bụ Rita Maduagwu ka a nọrọ n’ụbọchị taa wepụ dịka onye na-ekwuchitere ụlọ omeiwu ahụ ọnụ.… Read More »EWEPULA ONYE NA-EKWUCHITERE ỤLỌ NZỤKỌ OMEIWU NKE STEETI ANAMBRA
Nfanyeaka n’ụkwụ nke ọ̀tù jikọrọ ndị nkụzị Mahadum bụ ASUU nwere ọtụtụ ọghọm n’ebe ụmụakwụkwọ mahadum nọ. Ọ bụghị naanị ụmụakwụkwọ ka ọ na-emetuta, kama… Read More »ỌGHỌM DI NA NFANYEAKA N’ỤKWỤ NKE ASUU N’EBE ỤMỤAKWỤKWỌ NỌ
Nwaamadị mba Argentina bụkwa onye na-agbara òtù egwu bọọlụ Barcelona bọọlụ bụ Lionel Messi nọrọ n’abalị gara aga nweta ihe nrite dịka ọkaibe n’egwuregwu bọọlụ… Read More »MESSI ENWETALA IHE NRITE DIKA ỌKAIBE N’EGWUREGWU BỌỌLỤ NA MBA SPAIN
Ndị uweojii no na steeti Anambra anwụchiela nwoke ahụ gbụrụ Chigozie Emmanuel Aghaji bụ onye na-erere ya mmanụ ụgbọala na Okpuno Nnewichi, Nnewi. Ọ bụ… Read More »NDI UWEOJII ANWỤCHIELA NWOKE AHỤ GBỤRỤ CHIGOZIE
Ọtụtụ nị ndụ nọ n’ala Igbo ebiliela megide ihe gbasara osu dịka ha kwụrụla na a ga-emebi ihe niile gbasara osu n’ala Igbo n’abalị ịrị… Read More »A GA-EMEBI IHE GBASARA OSU N’ALA IGBO NA DECEMBER 28
Nwaamadi mba Afrịka na Code d’voire ama ama n’egwuregwu bọọlụ bụ Didier Drogba achịsala akpụkpọ ụkwụ ya n’ihe gbasara egwuregwu bọọlụ ka ọgbara afọ ịrị… Read More »N’IKPEAZỤ, DROGBA ACHISALA AKPỤKPỌ ỤKWỤ O JI AGBA BỌỌLỤ
Mmekọrita nwoke na nwaanyị bụ ihe dịịrị ndị okenye ọkachasị ndị lụrụla dị na nwunye. Ọ bụghị maka ụmụaka. Mmekorịta nwoke na nwaanyị bụ ihe… Read More »MGBE KACHA MMA IKUZIRI ỤMỤAKA GBASARA MMEKỌRITA NWOKE NA NWAANYI