RAG DAY na Mahadum

RAG DAY bụ ihe ụmụ akwụkwọ mahadum na-emekarị oge niile, ọkachasị ndị nke banyere mahadum ọhụrụ. Kedụ mgbe RAG DAY bidoro? Kedụ uru na ihe ọjọọ dị iche iche ụmụ akwụkwọ ji ya eme? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Related Posts

Next Post

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *