Ọ dị mma ka emechie NYSC kaọbụ ka akwado ya?

0

Ọ dị mma ka emechie NYSC kaọbụ ka akwado ya?

Presenter: chika iroh

Ọtụtụ ndị mmadụ na-akpọ oku ka emechie ma kposa ihe banyere NYSC n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata uru na ọghọm dị na NYSC. Ị ga-anụkwa uche ndị mmadụ banyere isiokwu a.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here