Kedụ afọ/mgbe kacha mma nwoke na nwaanyị ịbanye n’alụmdị?

0

Kedụ afọ/mgbe kacha mma nwoke na nwaanyị ịbanye n’alụmdị?

Presenter: Ikechukwu Edom

Ọtụtụ ndị mmadụ na-eme enyi nwoke na nwaanyị tupu ha alụọ Dị na Nwunye. Ajụjụ wee bụrụ, ọ dị mma nwoke na nwaanyị buburu enyi, kama ha alụghị onwe ha, lọghachie azụ na-enwe mmekọrịta?

Ọtụtụ ndị si na nwoke maọbụ nwaanyị ruo afọ iri na asatọ na otozuola ihe eji mmadụ eme. Mana ọtụtụ ndị ekwenyeghị na nke a. Ajụjụ wee bụrụ, kedu mgbe maọbụ afọ kacha mma nwoke na nwaanyị ịbanye n’alụmdị? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here