Ka nwa akwụkwọ ga-esi arụ ọrụ na-agụkwa akwụkwọ ya

0

Ka nwa akwụkwọ ga-esi arụ ọrụ na-agụkwa akwụkwọ ya

Presenter: Chika Iroh

Ọtụtụ ụmụakwụkwọ nọ na mahadum na-agụ akwụkwọ na-arụkwa ọrụ n’otu aka ahụ. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka nwa akwụkwọ ga-esi na-agụ akwụkwọ ma nọrọkwa n’elu ya na-arụ ọrụ.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here