Ihe ndị ụmụ akwụkwọ mahadum ga na-eme iji nweta ego

0

Ihe ndị ụmụ akwụkwọ mahadum ga na-eme iji nweta ego

Presenter: Chika Iroh

E nwere ọtụtụ ihe ndị dị iche iche ụmụ akwụkwọ mahadum kwesịrị ịnọ na-eme iji nyere onwe ha aka ọkachasị ndị nke nne na nna ha n’enweghị ego. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe ndị ahụ.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here