Enweghị nchekwa na Mahadum n’ala anyị

0

Enweghị nchekwa na Mahadum n’ala anyị

Presenter: Chika Iroh

Enweghị nchekwa bụ otu ihe na-enye ala anyị nsogbụ n’ebe ọ dị ụkwụụ ka ọ dị ugbu a, ọ bụladị na mahadum ndị dị n’ala anyị. Kedụ ihe na-ebute nke a? Kedụ nsogbu nke a na-ebutere ụmụakwụkwọ? Kedụ ka a ga-esi gbochie ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here