Enweghị ezigbo ụlọ ọgwụ na mahadum ndị dị n’ala anyị

0

Enweghị ezigbo ụlọ ọgwụ na mahadum ndị dị n’ala anyị

Presenter: Chika Iroh

Ahụike bụ otu ihe dị mkpa na ndụ mmadụ ọ bụladị na ndụ ụmụ akwụkwọ. Ọtụtụ ụlọ ọgwụ ndị dị na mahadum ụfọdụ n’ala anyị abụghị ezigbo ya.

Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ọghọm ndị dị n’enweghị ezigbo ụlọ ọgwụ na mahadụm ndị dị n’ala anyị.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here