Ajụjụ Ọnụ nke Sunny Okonkwo

0

Ajụjụ Ọnụ nke Sunny Okonkwo

Nwafọ Igbo bụ Sunny Okonkwo bụ onye ama nke ọma n’ime ejije n’ala anyị. Ọ bụkwa onye ejiji doro anya nke ọma. O meela ọtụtụ ejije n’asụsụ Igbo. Isimbido TV gbara ya ajụjụ ọnụ gbasara ihe ọ na-eme, ka o si ezu ike nakwa mkpọbi ụkwụ ndị ọ na-enwe n’ime ejije. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si gaa.