Kirie ihe banyere CORONA VIRUS

0

Kirie ihe banyere CORONA VIRUS

Ọrịa a bụ CORONA VIRUS egbuola ọtụtụ ndị mmadụ n’ụwa niile ka ọ dị taa, ọkachasị na mba ofesi. Kedụ ihe ndị na-ebute ọrịa a? Kedụ mgbe o bidoro? Kedụ ka-esi egbochi ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe banyere ọrịa a.