Ihe onye ọ bụla chọrọ ibanye na Nollywood kwesiri ịma – Emeka Aniago

0

Ihe onye ọ bụla chọrọ ibanye na Nollywood kwesiri ịma – Emeka Aniago

Emeka Aniago bụ nwaafọ Igbo na-eme ejije, ma na-emeputakwa ejije. N’ajụjụ ọnụ a Isimbido TV gbara ya, o kwuru ọtụtụ ihe banyere onwe ya, nollywood na ọtụtụ ihe ndị ọzọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ụfọdụ ihe ndị o kwuru.