Ekpere maka Ọta ọjọọ nke ezinụlọ

0

Ekpere maka Ọta ọjọọ nke ezinụlọ

Ọtụtụ ezinụlọ nwere nsogbu dị iche iche ha na-agabiga. Ụfọdụ bụ n’ihi ọta ọjọo nke nọ n’ezinụlọ ha. Nke a na-akpụghachị ha azụ ma mekwa ka ha ghara inwe ọganihu. Kirie ihe onyonyo a ka ịnụ ekpere banyere ya.