CORONAVIRUS: INWETALA ENYEMAKA EGO MAỌBỤ NRI N’AKA GỌỌMENTI?

0

CORONAVIRUS: INWETALA ENYEMAKA EGO MAỌBỤ NRI N’AKA GỌỌMENTI?

Dịka ọrịa coronavirus na-enye ndị mmadụ nsogbu taa, Isimbido TV gagharịrị ma gbaa ndị mmadụ ajụjụ ọnụ iji mata ma ha enwetala enyemaka ego maọbụ nrị site n’aka gọọmenti kamgbe ha nọ n’ụlọ n’ihi ọrịa a. Kirie ihe onyonyo a ka ịnụ uche ha.