Ajụjụ ọnụ nke Kingsley Achubadike

0

Ajụjụ ọnụ nke Kingsley Achubadike

Kingsley Achubadike bụ nwafọ Igbo ma ihe ekwe na-akụ n’ihe banyere ime ejije. O meela ọtụtụ ejije n’asụsụ Igbo na asụsụ bekee. Ọtụtụ ndị hụkwara ya dịka onye si n’agbụrụ Chiwetalu Agu. Isimbido TV gbara ya ajụjụ ọnụ. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si zaa n’ihe gbasara ihe ọ na-eme, ezinụlọ ya na ihe ndị ọzọ.