Ajụjụ ọnụ nke Humblesmith

0

Ajụjụ ọnụ nke Humblesmith

Humblesmith bụ nwafọ Igbo bụ ọkaibe n’ihe gbasara ịgụ egwu. Ọ gụọla ọtụtụ egwu ndị na-afụ anwurụ ọkụ n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata mgbe o bidoro gụwa egwu, ezinụlọ ya nakwa ihe gbasara ndị na-agụ egwu n’ala anyị.