Ajụjụ ọnụ nke Chinyere Wilfred

0

Ajụjụ ọnụ nke Chinyere Wilfred

Chinyere Wilfred bụ nwaanyị ama nke ọma n’ala anyị n’ihe banyere ime ejije. Nwaanyị a bụ ọkaibe n’ihe banyere ime ejije. O meela ọtụtụ ejije n’asụsụ Igbo na asụsụ bekee. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe banyere ya.