Ajụjụ ọnụ Collins Muonago (Nche Security)

0

Ajụjụ ọnụ Collins Muonago (Nche Security)

Chukwubuike Colins Muonago bụ onye ama nke ọma dịka ‘Nche Security’ bụ nwaafọ Igbo ama nke ọma n’ihe banyere ime ejije ọkachasị ejije ndị na-atọ ọchị. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si zaa ajụjụ ọnụ Isimbido TV gbara ya.