E nweghị mgbe m kwuru na Ihedioha agaghị enweta mmeri na ‘Supreme Court’ – Fr. Mbaka

0
Fr. Mbaka
Fr. Mbaka

Otu onye ụkọchukwu ụka katọlik ama nke ọma n’ala anyị bụ Rev. Fr. Ejike Mbaka ekwuola na e nweghị mgbe ya bụrụ amụma na aka na-achị steeti Imo bụ Emeka Ihedioha agaghị enweta mmeri n’ụlọikpe ukwu (supreme court).

Ọ si na ihe ya kwuru bụ na e nwere olileanya ọma maka ndị Imo.

Amụma a Mbaka bụrụ n’afọ ọhụrụ a enwetala ọtụtụ ntunye uche ndị mmadụ ọbụladị ka ụlọikpe ukwu ala anyị adịla njikere ịwa ikpe banyere ntuliaka maka ọkwa gọvanọ nke dị n’etiti gọvanọ Emeka Ihedioha na sịnatọ Hope Uzodimma.

Ọ bụ n’ụbọchị echị ka ọ ga-abụ.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here