Ajụjụ ọnụ nke Oluchi Thomas

0

Oluchi Thomas bụ nwaada Igbo ama nke ọma na-eme ihe ejije. Ọ na-emeputakwa ejije. N’ajụjụ ọnụ a Isimbido TV gbara ya, o kwuru ọtụtụ ihe banyere onwe ya, bụ nke gunyere mgbe ọ malitere mewe ejije, ka o si ezu ike, na ọtụtụ ihe ndị ọzọ. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si gaa.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here