Naịjirịa na Algeria 0 Ala anyị bụ Naịjirịa na mba Algeria ga-ezute n’ụbọchị Sọnde n’agba na-esote nke ịkpeazụ nke Iko mba Afrịka 2019. Kirie ihe onyoonyo a ka ị hụ ka ọ ga-esi gaa.