Ife ala nna anyị adịghị mkpa maka ịzọ ọkwa gọvanọ – Ụlọikpe

0
NYSC

Otu ụlọikpe ụkwụ nọ n’Abụja ekwuola na ụmụ akwukwọ gucharala mahadum ndị na-esoghị fee ala nna anyị nwere ike ịzọ ọkwa gọvanọ.

Ọkaikpe M. A. Mohammed kwuru nke a mgbe ọ na-etinye ọnụ n’ikpe gbasara sịnatọ Iyabo Anisulowo na aka na-achị steeti Ogun bụ Dapo Abiodun. Abiodun efeghị ala nna anyị dịka o nwetara dịgrịị mbụ ya n’afọ 1986.

Anisulowo arịọla ụlọikpe ka ọkagbuo mmeri Abiodun nwetara dịka onye ji aha APC zọọ ọkwa gọvanọ n’ihi efeghị ala nna anyị.

 

TRANSLATION

Abuja Court Rules Out Importance of NYSC to Run For Governorship Election

A High Court in Abuja has ruled that graduates who didn’t participate in the National Youth Service Corps (NYSC) scheme are qualified to run for governorship election.

Justice M.A Mohammed gave the ruling in a pre-election suit filed by Senator Iyabo Anisulowo, challenging the elegibility of Ogun state governor, Dapo Abiodun, contesting the state governorship election. Abiodun did not participate in the compulsory NYSC program, even though he finished his first degree in 1986.

Anisulowo had asked the court to disqualify Abiodun as the APC governorship candidate since he failed to participate in the mandatory NYSC scheme.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here